Abù Ọma 68:30 Bible Nso (IGBOB)

Basiere anu-ọhia nke amì nba ike,Ìgwè oke-ehi, ha na umu-ehi nke ndi nile di iche iche,Onye ọ bula nime ha nēkwe ka azọtọ ya n'ukwu nēweta iberibe ọla-ọcha;Ọ chusawo ndi nile di iche iche ndi ilu-ọ̀gù nātọ utọ.

Abù Ọma 68

Abù Ọma 68:24-31