Abù Ọma 68:27 Bible Nso (IGBOB)

N'ebe ahu ka ọ nọ, bú Benjamin di ntà, nke nwere ike n'aru ha,Ya na ndi-isi Juda na ìgwè ndi-ha,Na ndi-isi Zebulum, na ndi-isi Naftali.

Abù Ọma 68

Abù Ọma 68:18-29