Abù Ọma 68:18 Bible Nso (IGBOB)

I rigoruwo n'ebe di elu; dọta usu ndi adọtara n'agha n'agha;I natawo onyinye di iche iche n'etiti madu,E, ọbuná n'etiti ndi nēwezuga onwe-ha, ka Ja, bú Chineke, we biri n'etiti ha.

Abù Ọma 68

Abù Ọma 68:13-23