Abù Ọma 68:16 Bible Nso (IGBOB)

Unu ugwu nwere ugwu n'elu unu, n'ìhi gini ka unu ji ekworoLe ugwu ahu anya nke Chineke chọsiworo ike ibu ebe-obibi-Ya?E, Jehova gēbi nime ya rue mb͕e ebighi-ebi.

Abù Ọma 68

Abù Ọma 68:9-21