Abù Ọma 67:4 Bible Nso (IGBOB)

Ka mba nile ṅuria, ti kwa nkpu ọṅù:N'ihi na I gēkpe ndi nile n'uwa ikpe ziri ezi,Mba nile n'uwa ka I gēdu kwa. Selah

Abù Ọma 67

Abù Ọma 67:1-6