Abù Ọma 66:15 Bible Nso (IGBOB)

Ọtutu àjà-nsure-ọku, bú anu nwere abuba, ka m'gēsurere Gi,Ha na ihe-nsure-ọku nke nēsì ísì utọ nke ebulu;M'gāchu oke-ehi n'àjà, ha na nkpi. Selah

Abù Ọma 66

Abù Ọma 66:6-19