Abù Ọma 66:12 Bible Nso (IGBOB)

I mewo ka madu rikwasi inyinya gabiga n'elu isi-ayi;Ayi bàra n'ọku na nime miri;I we me ka ayi puta ba n'inwebiga-ihe-ókè.

Abù Ọma 66

Abù Ọma 66:8-17