I letawo ala, we me ka o juputa n'ihe,I nēme ka ọ nwe àkù ri nne;Miri-iyi Chineke juputara na miriI nēdozi ọka-ha, mb͕e I si otú a dozie ala onwe-ya.