Abù Ọma 62:4 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu nání isi na nbuli-elu-ya nupu ya ka ha b͕aworo ìzù;Okwu-ugha nātọ ha utọ:Ha nēji ọnu-ha agọzi, ma n'ime obi-ha ha nākọcha akọcha. Selah

Abù Ọma 62

Abù Ọma 62:1-7