Abù Ọma 60:10 Bible Nso (IGBOB)

Ọ̀ bughi Gi onwe-gi, Chineke, juworo ayi aju?I dighi-apu kwa ije agha n'etiti usu nile nke ndi-agha ayi, Chineke.

Abù Ọma 60

Abù Ọma 60:8-11