Abù Ọma 59:13 Bible Nso (IGBOB)

Me ka ha gwusia n'ọnuma-Gi, me ka ha gwusia, ka ha ghara idi ọzọ:Ka ha mara kwa na Chineke nāchi achi nime Jekob,Rue nsọtu nile nke uwa. Selah

Abù Ọma 59

Abù Ọma 59:7-14