Abù Ọma 59:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Naputam n'aka ndi-irom, Chinekem:Me ka m'si n'aka ndi nēbili imegidem nọ n'ebe di elu.

2. Naputam n'aka ndi nālu ajọ ihe,Zọputakwam n'aka ndi-ọbara.

Abù Ọma 59