Abù Ọma 58:4-6 Bible Nso (IGBOB)

4. Edide ha nwere yiri edide agwọ:Ha di ka aju-ala nke nti chiri nke nākpọchi nti-ya;

5. Nke nādighi-ege nti olu nke ndi nārà agwọ,Ma-ọbu nke dibia nārafu arafu, bú onye emeworo ka ọ mara ihe.

6. Chineke, tijie ezé nile ha n'ọnu-ha:Tikwopu ezé uku nile nke umu-ọdum, Jehova.

Abù Ọma 58