Emewo ka ndi nēmebi iwu buru ndi ala ọzọ site n'àkpà-nwa:Ha akpafuwo site n'afọ nne-ha, nēkwu okwu-ugha.