Abù Ọma 55:20 Bible Nso (IGBOB)

O setiwo aka-ya abua imegide ndi ya na ha nọ n'udo:O mewo ọb͕ub͕a-ndu-ya ka ọ ghara idi nsọ.

Abù Ọma 55

Abù Ọma 55:16-22