Abù Ọma 53:4-5 Bible Nso (IGBOB)

4. Ndi nālu ajọ ihe, hà amaghi ihe?Bú ndi riworo nri site n'iri ndim,Ma ha akpọkughi Chineke.

5. N'ebe ahu ka ha turu oké egwu, n'ebe oké egwu nādigh:N'ihi na Chineke esesawo ọkpukpu nke onye nāma ulo-ikwū-ya imegide gi;I mewo ka ihere me ha, n'ihi na Chineke ajuwo ha.

Abù Ọma 53