Abù Ọma 5:3-5 Bible Nso (IGBOB)

3. Jehova, n'ututu ka I gānu olum;N'ututu ka m'gēdoro Gi ekperem n'usoro, che kwa nche.

4. N'ihi na ọ bughi Chineke nke nmebi-iwu nātọ utọ ka I bu:Ihe ọjọ agaghi-anọ dika ọbia n'ebe I nọ.

5. Ndi nānya isi agaghi-eguzo onwe-ha n'anya-Gi:I kpọrọ ndi nile nālu ajọ ihe asì.

Abù Ọma 5