Abù Ọma 45:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Obim ab͕ọputawo okwu di nma:Mu onwem nēkwu okwu; olum diri eze:Irem bu pen nke onye nēde akwukwọ ngwa ngwa.

2. Emewo gi ka i ma nma kari umu madu;Awukwasiwo amara n'eb͕ub͕ere-ọnu-gi abua:N'ihi ya Chineke agọziwo gi rue mb͕e ebighi-ebi.

Abù Ọma 45