Ziputa ìhè-Gi na ezi-okwu-Gi; ka ha onwe-ha nēdum:Ka ha me ka m'biarue ugwu nsọ Gi,Biaru kwa ebe-obibi-Gi nile.