Abù Ọma 42:4 Bible Nso (IGBOB)

Ihe ndia ka m'gēcheta, wusi kwa nkpu tu-obim nimem dika miri,Otú m'nāgabiga n'etiti ìgwè madu, nējere ha nwayọ dika onye-ndú-ha rue ulo Chineke,N'olu iti-nkpu-ọṅù na nke ekele, bú ìgwè madu nēme ememe.

Abù Ọma 42

Abù Ọma 42:1-10