Abù Ọma 41:2 Bible Nso (IGBOB)

Jehova gēdebe ya, me ka ọ di ndu, agēme ka ihe gara ya nke-ọma n'uwa;Enye-kwa-la ya n'aka ọchichọ nkpuru-obi nke ndi-iro-ya.

Abù Ọma 41

Abù Ọma 41:1-9