Abù Ọma 41:10-12 Bible Nso (IGBOB)

10. Ma Gi onwe-gi, Jehova, merem amara, me ka m'bilie,Ka m'we kwughachi ha ugwọ.

11. Nka ka m'ji mara na ihem nātọ Gi utọ,N'ihi na onye-irom adighi-eti nkpu nmeri n'arum.

12. Ma mu onwem, n'izu-okèm ka I jideworom,We me ka m'guzosie ike n'iru Gi rue mb͕e ebighi-ebi.

Abù Ọma 41