Abù Ọma 4:5-7 Bible Nso (IGBOB)

5. Chuanu àjà ezi omume,Tukwasi-kwa-nu obi na Jehova.

6. Ọtutu madu nāsi, Ònye gēme ka ayi hu ọdi-nma?Jehova, bulie ìhè iru-Gi ka ọ mukwasi ayi.

7. I tiyewo ọṅù n'obim,Kari nke ha nwere na mb͕e ọka-ha na manya-vine ọhu ha ji aba uba.

Abù Ọma 4