Abù Ọma 4:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Mb͕e m'kpọrọ, Gi zam, Chineke nke ezi omumem;I nyewom ebe sara mbara mb͕e m'nọ na nkpà:Merem amara, nuru ekperem.

2. Umu madu, rùe ole mb͕e ka nsọpurum gāghọ itiye n'ọnọdu-ihere?Unu nāhu ihe-efu n'anya, nāchọ okwu-ugha.

Abù Ọma 4