Abù Ọma 39:6 Bible Nso (IGBOB)

N'ezie ọ bu n'onyinyo ka madu nējeghari:N'ezie n'otù nku-ume ka ha nāb͕a aghara:Ọ nākwakọba àkù, ma ọ maghi onye gāchikọta ha.

Abù Ọma 39

Abù Ọma 39:1-12