Abù Ọma 37:33 Bible Nso (IGBOB)

Jehova agaghi-arapu ya n'aka-ya,Ọ gaghi-ama kwa ya ikpe mb͕e anēkpe ya ikpe.

Abù Ọma 37

Abù Ọma 37:29-36