Abù Ọma 37:28 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na Jehova nāhu ezi ikpé n'anya,Ọ dighi-arapu kwa ndi-ebere-Ya;Rue mb͕e ebighi-ebi ka anēdebe ha:Ma agēbipu nkpuru ndi nēmebi iwu.

Abù Ọma 37

Abù Ọma 37:25-34