Abù Ọma 37:14 Bible Nso (IGBOB)

Ndi nēmebi iwu amiputawo mma-agha, zọ kwa uta-ha ukwu ikwe ya;Ime ka onye ewedara n'ala na ob͕eye da,Ib͕u ndi ziri ezi n'uzọ-ha:

Abù Ọma 37

Abù Ọma 37:11-22