Abù Ọma 35:10 Bible Nso (IGBOB)

Ọkpukpum nile gāsi, Jehova, ònye di ka Gi?Gi Onye nānaputa onye ewedara n'ala n'aka onye di ike kari ya,I nānaputa onye ewedara n'ala na ob͕eye n'aka onye nānapu ya ihe n'ike.

Abù Ọma 35

Abù Ọma 35:1-17