Abù Ọma 33:8-10 Bible Nso (IGBOB)

8. Ka uwa nile tua egwu Jehova:Ka ndi nile ndi bi n'elu-uwa dum madu bi tua ujọ Ya.

9. N'ihi na Ya onwe-ya kwuru okwu, o we di;Ya onwe-ya nyere iwu, o we guzo.

10. Jehova emebiwo ndum-ọdu mba nile:Ọ siwo èchìchè nile nke ndi di iche iche, É-è.

Abù Ọma 33