Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú madu nke Jehova nādighi-aguru ya ajọ omume,Bú onye ọ dighi aghughọ ọ bula di na mọ-ya.