Abù Ọma 31:7 Bible Nso (IGBOB)

Ka m'tegharia egwú ọṅu, ṅuri kwa ọṅu, n'ebere-Gi:N'ihi na I huwo nweda-n'alam;I mawo nkpuru-obim n'ahuhu di iche iche:

Abù Ọma 31

Abù Ọma 31:5-15