Abù Ọma 28:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Gi, Jehova, ka m'nākpọku;Oké nkumem, echila nti n'ebe m'nọ:Ka I we ghara ib͕am nkiti,M'we yie ndi nārida n'olùlù.

2. Nuru olu aririọ-amaram nile mb͕e m'tikuru Gi,Mb͕e m'chiliri akam abua n'ebe ime-ime-ulo nke ebe nsọ Gi di.

Abù Ọma 28