Abù Ọma 27:8-10 Bible Nso (IGBOB)

8. Gi ka obim siworo, Gi kwuru okwu, si, Chọnu irum;Iru-Gi, Jehova, ka m ga-achọ.

9. Ezonarilam iru-Gi;Ejila iwe wezuga orù-Gi:Iye-akam ka I buworo;Ab͕anarilam, arapu-kwa-lam, Chineke nke nzọputam.

10. N'ihi na nnam na nnem arapuwom,Ma Jehova gēkubatam.

Abù Ọma 27