Abù Ọma 27:5 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na Ọ gēdebem na nzuzo n'ulo-ntu-Ya n'ubọchi ihe ọjọ:Ọ gēzobem n'ebe-nzuzo nke ulo-ikwū-Ya;N'oké nkume ka Ọ gēbulim elu.

Abù Ọma 27

Abù Ọma 27:1-11