Abù Ọma 27:3 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na ọmuma-ulo-ikwū ndi-agha ama ulo-ikwū-ha imegidem,Obim agaghi-atu egwu:Ọ buru na agha ebilie imegidem,Na nka ka mu onwem nātukwasi obi.

Abù Ọma 27

Abù Ọma 27:1-7