Abù Ọma 27:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova bu ìhèm na nzọputam; ònye ka m'gātu egwu?Jehova bu ebe siri ike nke ndum; ònye ka m'gātu oké egwu?

2. Mb͕e ndi nēme ihe ọjọ biarurum nso iri anu-arum,Bú ndi nākpab͕um na ndi-irom, ha onwe-ha suru ngọngọ, da n'ala.

Abù Ọma 27