Abù Ọma 26:7-11 Bible Nso (IGBOB)

7. Ime ka ege nti olu ekele,Na ikọ akukọ bayere oké ọlu-Gi nile.

8. Jehova, ahuwom ebe-obibi nke ulo-gi n'anya,Ya na ọnọdu nke ebe-obibi nke ebube-Gi.

9. Achikọtala nkpuru-obim na ndi-nmehie n'otù,Achikọta-kwa-la ndum na ndi-ọbara n'otù:

10. Ndi nzube ọjọ di n'ka-ha,Aka-nri-ha juputa-kwa-ra n'iri-ngo.

11. Ma mu onwem, n'izu-okèm ka m'gēje ije:B͕aputam, me-kwa-ram amara.

Abù Ọma 26