Abù Ọma 25:11-14 Bible Nso (IGBOB)

11. N'ihi aha-Gi, Jehova,B͕aghara ajọ omumem, n'ihi na o riri nne.

12. Ònye ka ọ bu, bú nwoke nātu egwu Jehova?O gēzi ya ihe n'uzọ ọ nārọputa.

13. Nkpuru-obi-ya gānọ ọnọdu-abali n'ọdi-nma,Nkpuru-ya gēnweta kwa ala.

14. Ìzù nzuzo Jehova diri ndi nātu egwu Ya;Ya na ọb͕ub͕a-ndu-Ya, ime ka ha mara ihe.

Abù Ọma 25