Abù Ọma 25:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Gi, Jehova, ka m'nēbuliri nkpuru-obim.

2. Chinekem, na Gi ka m'tukwasiworo obi,Ekwela ka ihere mem;Ekwela ka obi ndi-irom tọ ha utọ n'arum.

3. Ọzọ, ndi nile ndi nēle anya Gi, ihere agaghi-eme ha:Ihere gēme ndi nāghọ aghughọ n'efu.

Abù Ọma 25