Abù Ọma 24:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova nwe uwa na ùjú-ya;Elu-uwa dum madu bi na ndi bi nime ya.

2. N'ihi na Ya onwe-ya atọwo ntọ-ala-ya n'elu oké osimiri nile,Me kwa ka o guzosie ike n'elu osimiri nile.

3. Ònye gārigo n'ugwu Jehova?Ònye gēguzosi kwa ike n'ebe nsọ Ya?

Abù Ọma 24