Abù Ọma 19:6 Bible Nso (IGBOB)

Site n'otù nsọtu elu-igwe ka nputa-ya di,Ib͕a-buruburu-ya diru kwa nsọtu-ya nile:Ọ dighi kwa ihe ezonarioworo okpom-ọku-ya.

Abù Ọma 19

Abù Ọma 19:5-13