Abù Ọma 19:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Elu-igwe nākọ nsọpuru Chineke;Ọ bu kwa ọlu aka-Ya ka mbara elu-igwe nēgosi.

2. Otu ubochi na-agwa ubochi-ibe-ya okwu-onu nuba,Otu abali nekwuputa-kwa-ra abali-ibe-ya ihe-omuma.

Abù Ọma 19