Ihe-nb͕u-ha gāba uba, bú ndi were chi ọzọ n'ọnọdu Jehova:M'gaghi-awusi àjà-ihe-ọṅuṅu-ha nke ọbara,M'gaghi-eburu kwa aha-ha n'elu eb͕ub͕ere-ọnum.