Abù Ọma 149:5-8 Bible Nso (IGBOB)

5. Ka ndi-ebere ṅuri ọṅu-agha nime nsọpuru:Ka ha tie nkpu ọṅò n'elu ihe-ndina-ha.

6. Ka nbuli-elu Chineke di n'olu abu ha,Ka mma-agha nke iru abua di kwa n'aka-ha;

7. Ibọ̀ ọ́bọ̀ n'aru mba nile,Ibara ndi nile di iche iche nba;

8. Iji nkpọrọ ke ndi-eze-ha,Na iji nkpọro-ukwu ígwè ke ndi-ha anāsọpuru;

Abù Ọma 149