Abù Ọma 148:9-12 Bible Nso (IGBOB)

9. Ugwu nile na ugwu ntà nile;Osisi nile nāmi nkpuru na osisi cedar nile:

10. Anu-ọhia na anu-ulo nile;Ihe nākpu akpu na nnunu nwere nkù:

11. Ndi-eze uwa na ndi nile di iche iche;Ndi-isi na ndi-ikpé nile nke uwa:

12. Ma umu-okorọbia ma umu-ab͕ọghọ;Ndi-agadi, ha na umu-ntakiri:

Abù Ọma 148