Abù Ọma 148:1-6 Bible Nso (IGBOB)

1. Tonu Ja.Tonu Jehova site n'elu-igwe:Tonu Ya n'ebe di elu.

2. Tonu Ya, ndi-mọ-ozi-Ya nile:Tonu Ya, usu-ndi-agha-Ya nile.

3. Tonu Ya, anyanwu na ọnwa:Tonu Ya, kpakpando nile nke ìhè.

4. Tonu Ya, elu-igwe nke elu-igwe,Na miri nke di n'elu elu-igwe.

5. Ka ha to aha Jehova:N'ihi na Ya onwe-ya nyere iwu, ewe kè ha.

6. O we me ka ha guzo rue mb͕e nile ebighi-ebi:Ukpuru ka Ọ nyeworo nke na-agaghi agabiga.

Abù Ọma 148