Abù Ọma 144:11 Bible Nso (IGBOB)

Dọputam, nāputakwam n'aka ndi ala ọzọ,Ndi ọnu-ha kwuworo okwu efu,Aka-nri-ha bu kwa aka-nri ugha.

Abù Ọma 144

Abù Ọma 144:7-14