Ṅa nti n'iti-nkpum; n'ihi na enweghm ike ma-ọli:Naputam n'aka ndi nēsob͕um; n'ihi na ha nwere ume karim.