Abù Ọma 141:2 Bible Nso (IGBOB)

Ka edozie ekperem dika ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'iru Gi;Ka nchili ọbu-akam buru onyinye-inata-iru-ọma nke anyasi.

Abù Ọma 141

Abù Ọma 141:1-6